Agbanyeghi etu ara nwaanyị dị, o buru ibu, ọ dị obere, ọnụ ya ọ kwụ chịm ka ọ basara abasa, ebumnobi nwaanyị ọbụla bụ na ọ ga-ejili ara ya zụọ nwa ya ma oge ruo.